IHE GBASARA (ABOUT)

 

MGBE ELU BỤ ALA ỌSA's Logo

(IGBO)
Maazi Ojemba Enwe Ilo bụ nwoke hụrụ Omenala n'anya ma kweta kwa na-etikota omenala na echiche ụwa dị iche iche ọnụ, ụwa anyị ga akawanye mma.
Ya mere:
Blọgụ a raara onwe ya na-ikwalite asụsụ na omenala Igbo. Etu ọ ga-esi me nke a bụ site na ị gosi ụtọ asụsụ Igbo na-atọ site na-ịmụ Ụtọ Asụsụ, ị gosi nkụzi omume dị n'omenala Igbo nke jupụtara n'Akụkọ Ifo , ị gosi mma omenala Igbo mara site n'ịkọwaputa etu ndị Igbo si eme ihe dị iche iche. Blọgụ a ga-enyere kwa gị aka ibawanye asụsụ Igbo gị site na-ikuziri gị Okwu Igbo dị iche iche. 

Nọrọ na-ekiri ma soro kwa anyị na netwọk mmekọrịta dịka YouTube (site na-ịpị aka na Subscribe Bọtịnụ nọ n'aka nri gị) ya nakwa netwọk mmekọrịta ndị ọzọ nọ n'okpuru ibe a. 
Dalụ. 



(ENGLISH)

Maazi Ojemba Enwe Ilo is a man who is in love with culture and believes in a harmonious blending of different cultures and world-views to realize a better world. Thus:

This blog is dedicated to promoting the Igbo language and Culture. This is brought about by presenting to you the sweetness in the language by way of learning the Grammar, the moral in the culture by way of presenting the moral laden folktales, the beauty of the Igbo culture by presenting to you the different Igbo cultural practices and this blog will help you to improve in the language by presenting rich loads of vocabularies.

Stay tuned and follow us on other Social Networks like YouTube(by clicking the Subscribe button on your right) and other social networks that are below the page.

Thanks

 

 

 


1 comment:

  1. Wow, finally a blog that revives the Igbo culture and traditions! Can't wait to see/hear more folktales, stories and learn more about the Igbo language and Omenala.

    ReplyDelete